A gaghị enye ndị eyighị mkpuchi imi ohere ịbanye ụgbọ maọbụ a gwa ha rituo maọbụ a daa gị nha. Odeakwụkwọ maka njem bụ Grant Shapps bụ onye mara ọkwa ahụ oge ọ na-agwa ndị ntaakụkọ okwu ụbọchị Tọzde.
There's a big queue forming outside the hall where Sir Keir Starmer is to deliver his conference speech, and I've just grabbed Cllr Tony Murphy for a chat about what he wants to see. He represents ...