Anyị enweghị atụmatụ iwepụ akwụkwọ ego naịra ọhụrụ - Ụlọakụ etiti Ụlọakụ etiti Naịjirịa kwuru na a ga-akwụsị iri ego ochie n'ụbọchị 31 nke ọnwa Disemba afọ a dịka ụlọikpe kachasi si nye ha iwu.
Analysts say Governor Obaseki, who comes from the Edo South District, the largest district with the highest voting strength, needs to wield some influence in the district to win votes for the PDP ...
Nkeji iri ato ka e nyere onyeisi akaebe Nkeji 15 ka ọkaiwu ndị nke ọzọ ga-eji jụọ onyeisi akaebe ahụ ajụjụ (cross examination) Nkeji ise ka e nyekwara iji jụgharịa onyeisi akaebe ahụ ajụjụ ...
A faction of the Labour Party (LP) in Anambra State has affirmed its participation in the September 28 Local Government elections, urging the public to disregard statements from the former National ...